33Jehova gwara Mozis ọzọ, sị: “Gawa, si n’ebe a gbagoo, gị na ndị ahụ i dupụtara n’ala Ijipt,+ gaanụ n’ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi, sị, ‘Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.’+
5 Otú ọ dị, o nyeghị ya ihe nketa ọ bụla n’ime ya, ee e, ọbụnadị otu amaụkwụ;+ kama o kwere nkwa iwere ya nye ya ka ọ bụrụ nke ya,+ na iwere ya nye mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya,+ mgbe ọ na-enwebeghị nwa.+