16 Lee ka unu si bụrụ ndị rụrụ arụ! È kwesịrị ile ọkpụite anya dị ka e si ele ụrọ anya?+ N’ihi na ihe a rụrụ arụ ò kwesịrị ikwu banyere onye rụrụ ya, sị: “Ọ bụghị ya rụrụ m”?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ na-ekwu banyere onye kpụrụ ya, sị: “O nweghị nghọta”?+
6 “‘Unu ụlọ Izrel, ọ̀ bụ na mụ enweghị ike ime unu ihe ọkpụite a mere?’ ka Jehova kwuru. ‘Lee! Dị ka ụrọ ọkpụite ji n’aka, otú ahụ ka unu dị n’aka m, unu ụlọ Izrel.+