9 Ahụhụ ga-adịrị onye na-alụso Onye kpụrụ ya ọgụ,+ dị ka ibe eju nke na-alụso ibe eju ndị ọzọ e ji ájá kpụọ ọgụ! Ụrọ+ ò kwesịrị ịsị onye kpụrụ ya: “Gịnị ka ị na-akpụ?” Ihe ị rụrụ ò kwesịkwara ịsị: “O nweghị aka”?
21 Gịnị? Ọkpụite+ ó nweghị ikike n’ebe ụrọ dị, isi n’otu ụrọ ọ gwakọtara kpụọ otu arịa ka e jiri ya mee ihe kwesịrị nsọpụrụ, kpụọkwa nke ọzọ ka e jiri ya mee ihe na-ekwesịghị nsọpụrụ?+