Aịzaya 64:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, ị bụ Nna anyị.+ Anyị bụ ụrọ,+ ọ bụ gị kpụrụ anyị;+ anyị niile bụkwa ọrụ aka gị.+ Jeremaya 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Unu ụlọ Izrel, ọ̀ bụ na mụ enweghị ike ime unu ihe ọkpụite a mere?’ ka Jehova kwuru. ‘Lee! Dị ka ụrọ ọkpụite ji n’aka, otú ahụ ka unu dị n’aka m, unu ụlọ Izrel.+
6 “‘Unu ụlọ Izrel, ọ̀ bụ na mụ enweghị ike ime unu ihe ọkpụite a mere?’ ka Jehova kwuru. ‘Lee! Dị ka ụrọ ọkpụite ji n’aka, otú ahụ ka unu dị n’aka m, unu ụlọ Izrel.+