Aịzaya 63:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ị bụ Nna anyị;+ ọ bụ ezie na o nwere ike ịbụ na Ebreham amaghị anyị, o nwekwara ike ịbụ na Izrel amaghị anyị, gị onwe gị, Jehova, bụ Nna anyị. Onye Mgbapụta anyị kemgbe oge dị anya gara aga bụ aha gị.+
16 N’ihi na ị bụ Nna anyị;+ ọ bụ ezie na o nwere ike ịbụ na Ebreham amaghị anyị, o nwekwara ike ịbụ na Izrel amaghị anyị, gị onwe gị, Jehova, bụ Nna anyị. Onye Mgbapụta anyị kemgbe oge dị anya gara aga bụ aha gị.+