Job 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ aka gị kpụrụ m wee kee m,+I kere ahụ́ m dum, ma ị na-aga iloda m. Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+