Abụ Ọma 119:73 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 Ọ bụ aka gị kere m, o mekwara ka m guzosie ike.+Mee ka m nwee nghọta, ka m wee mụta ihe i nyere n’iwu.+ Abụ Ọma 139:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ọ bụ gị mere akụrụ m;+I kpuchiri m ekpuchi n’ime afọ nne m.+ Abụ Ọma 139:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E zonahụghị gị ọkpụkpụ m+Mgbe i mere m na nzuzo,+Mgbe ị kpara m dị ka ákwà n’ime ime+ ala.
73 Ọ bụ aka gị kere m, o mekwara ka m guzosie ike.+Mee ka m nwee nghọta, ka m wee mụta ihe i nyere n’iwu.+