1 Ihe E Mere 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma, ka Jehova nye gị ezi uche na nghọta,+ ka o nyekwa gị ntụziaka banyere Izrel, ka i debekwa iwu Jehova bụ́ Chineke gị.+ Job 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, ọ bụ mmụọ nke dị n’ime ụmụ mmadụ efu,Ya na ume nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, na-eme ka ha nwee nghọta.+ Abụ Ọma 119:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mee ka m jee ije n’ụzọ nke ihe i nyere n’iwu,+N’ihi na ọ na-atọ m ụtọ.+ Ekliziastis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
12 Ma, ka Jehova nye gị ezi uche na nghọta,+ ka o nyekwa gị ntụziaka banyere Izrel, ka i debekwa iwu Jehova bụ́ Chineke gị.+
8 N’ezie, ọ bụ mmụọ nke dị n’ime ụmụ mmadụ efu,Ya na ume nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, na-eme ka ha nwee nghọta.+
13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.