Diuterọnọmi 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka i wee tụọ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ụkpụrụ ya niile na iwu ya niile m na-enye gị, gị na nwa gị na nwa nwa gị,+ ụbọchị niile nke ndụ gị, ka ụbọchị gị wee dị ogologo.+ Abụ Ọma 119:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mee ka m jee ije n’ụzọ nke ihe i nyere n’iwu,+N’ihi na ọ na-atọ m ụtọ.+ 1 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọpụrụnụ ụdị mmadụ niile,+ hụnụ òtù ụmụnna dum n’anya,+ tụọnụ egwu Chineke,+ sọpụrụnụ eze unu.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
2 ka i wee tụọ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ụkpụrụ ya niile na iwu ya niile m na-enye gị, gị na nwa gị na nwa nwa gị,+ ụbọchị niile nke ndụ gị, ka ụbọchị gị wee dị ogologo.+
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+