Diuterọnọmi 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ka unu wee na-atụ egwu Jehova bụ́ Chineke unu, na-eme ihe niile o kwuru, na-edebekwa iwu ya ndị m na-agwa unu, ma ununwa ma ụmụ unu ma ụmụ ụmụ unu,+ n’oge niile unu dị ndụ, ka unu wee dị ogologo ndụ.+
2 ka unu wee na-atụ egwu Jehova bụ́ Chineke unu, na-eme ihe niile o kwuru, na-edebekwa iwu ya ndị m na-agwa unu, ma ununwa ma ụmụ unu ma ụmụ ụmụ unu,+ n’oge niile unu dị ndụ, ka unu wee dị ogologo ndụ.+