Job 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ aka gị kpụrụ m wee kee m,+I kere ahụ́ m dum, ma ị na-aga iloda m. Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+ Abụ Ọma 138:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-emezu ihe o zubere banyere m.+Jehova, obiọma gị na-adịru mgbe ebighị ebi.+Ahapụla ọrụ aka gị.+ Abụ Ọma 139:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eto gị n’ihi na i kere m n’ụzọ dị egwu, dịkwa ebube.+Ọrụ gị dị ebube,+Dị ka mkpụrụ obi m maara nke ọma.+
3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
8 Jehova ga-emezu ihe o zubere banyere m.+Jehova, obiọma gị na-adịru mgbe ebighị ebi.+Ahapụla ọrụ aka gị.+
14 M ga-eto gị n’ihi na i kere m n’ụzọ dị egwu, dịkwa ebube.+Ọrụ gị dị ebube,+Dị ka mkpụrụ obi m maara nke ọma.+