Job 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ aka gị kpụrụ m wee kee m,+I kere ahụ́ m dum, ma ị na-aga iloda m. Abụ Ọma 95:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+ Abụ Ọma 119:73 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 Ọ bụ aka gị kere m, o mekwara ka m guzosie ike.+Mee ka m nwee nghọta, ka m wee mụta ihe i nyere n’iwu.+ Abụ Ọma 139:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ọ bụ gị mere akụrụ m;+I kpuchiri m ekpuchi n’ime afọ nne m.+ Abụ Ọma 149:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka Izrel ṅụrịa ọṅụ n’ime Onye Ukwu kere ya,+Ka ụmụ Zayọn ṅụrịa ọṅụ n’ime Eze ha.+ Malakaị 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị?+ Gịnị mere anyị ji aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emerụ ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?+ Ọrụ Ndịozi 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke nke kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, ebe ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa,+ ọ dịghị ebi n’ụlọ nsọ ndị e ji aka wuo,+
6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+
73 Ọ bụ aka gị kere m, o mekwara ka m guzosie ike.+Mee ka m nwee nghọta, ka m wee mụta ihe i nyere n’iwu.+
10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị?+ Gịnị mere anyị ji aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emerụ ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?+
24 Chineke nke kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, ebe ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa,+ ọ dịghị ebi n’ụlọ nsọ ndị e ji aka wuo,+