1 Ndị Kọrịnt 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ebe anyị nọ, otu Chineke dị,+ bụ́ Nna,+ onye ihe niile si n’aka ya dịrị, anyị onwe anyị dịkwaara ya;+ otu Onyenwe anyị dịkwa,+ bụ́ Jizọs Kraịst,+ onye e si n’aka ya mee ka ihe niile dịrị,+ anyị onwe anyị sikwa n’aka ya. Ndị Efesọs 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 otu Chineke+ na Nna nke mmadụ niile, onye bụ́ isi nke mmadụ niile na onye na-arụ ọrụ site n’aka mmadụ niile nakwa n’ime mmadụ niile.
6 n’ebe anyị nọ, otu Chineke dị,+ bụ́ Nna,+ onye ihe niile si n’aka ya dịrị, anyị onwe anyị dịkwaara ya;+ otu Onyenwe anyị dịkwa,+ bụ́ Jizọs Kraịst,+ onye e si n’aka ya mee ka ihe niile dịrị,+ anyị onwe anyị sikwa n’aka ya.
6 otu Chineke+ na Nna nke mmadụ niile, onye bụ́ isi nke mmadụ niile na onye na-arụ ọrụ site n’aka mmadụ niile nakwa n’ime mmadụ niile.