Malakaị 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị? Gịnịzi mere anyị ji na-aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emebi ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị? Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,5/1/2002, p. 16-17
10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị? Gịnịzi mere anyị ji na-aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emebi ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?