Jenesis 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+ Ọrụ Ndịozi 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 aka ụmụ mmadụ adịghịkwa ejere ya ozi dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ+ na ume+ na ihe niile.
7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+
3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
25 aka ụmụ mmadụ adịghịkwa ejere ya ozi dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ+ na ume+ na ihe niile.