8 M wee sị ha: “Anyị onwe anyị agbapụtawo+ ụmụnne anyị ndị Juu bụ́ ndị e resịrị ndị mba ọzọ, ruo n’ókè ike anyị hà; n’otu mgbe ahụkwa, ùnu ga-ere ụmụnne unu,+ à ga-eresị anyị ha?” O nyeghị ha ọnụ okwu, ha amaghịkwa ihe ha ga-ekwu.+
2 Onye na-eguzosi ike n’ihe alawo n’iyi n’ụwa, ọ dịghịkwa onye ziri ezi n’etiti ụmụ mmadụ.+ Ha niile na-aga zoo iji wụfuo ọbara.+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.+