35 “‘Ọ bụrụkwa na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye,+ o nweghịkwa ego, ị ga-enye ya ihe na-akpa ya.+ Dị ka onye mbịarambịa na onye ọbịa,+ ọ ga-eso gị dịrị ndụ.
9 ka onye ọ bụla hapụ ohu ya nwoke na ohu ya nwaanyị, bụ́ nwoke Hibru+ na nwaanyị Hibru, ka ọ laa, ka ha ghara iji ha mere ndị ohu, ya bụ, onye Juu nke bụ́ nwanne ya.+