7 Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eri ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihe ọ bụla unu na-eme,+ unu na ezinụlọ unu, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị agọziwo gị.
5 “N’ihi na Onye Ukwu nke kere gị+ bụ di nwe gị,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya;+ Onye Nsọ Izrel bụkwa Onye Mgbapụta gị.+ A ga-akpọ ya Chineke nke ụwa dum.+