Aịzaya 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha akpọwo onwe ha ndị si n’obodo nsọ,+ ha adaberewokwa na Chineke Izrel,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+ Jeremaya 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Òkè Jekọb+ adịghị ka ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ Izrel bụ mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+
2 Ha akpọwo onwe ha ndị si n’obodo nsọ,+ ha adaberewokwa na Chineke Izrel,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+
16 Òkè Jekọb+ adịghị ka ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ Izrel bụ mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+