Aịzaya 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ dị Onye na-agbapụta anyị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel.”+ Jeremaya 51:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Òkè Jekọb adịghị ka ihe ndị a,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ bụrụkwa mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.”+
19 “Òkè Jekọb adịghị ka ihe ndị a,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ bụrụkwa mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.”+