Aịzaya 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mụ onwe m bụ Jehova Chineke gị, Onye Nsọ Izrel, bụ́ Onye Nzọpụta gị.+ M nyewo Ijipt ka ọ bụrụ ihe mgbapụta gị,+ werekwa Itiopia+ na Siba gbanweta gị.
3 N’ihi na mụ onwe m bụ Jehova Chineke gị, Onye Nsọ Izrel, bụ́ Onye Nzọpụta gị.+ M nyewo Ijipt ka ọ bụrụ ihe mgbapụta gị,+ werekwa Itiopia+ na Siba gbanweta gị.