Aịzaya 60:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-aṅụ ara nke mba dị iche iche.+ Ị ga-amịkwa ara ndị eze.+ Ị ga-amara na mụ onwe m, Jehova,+ bụ Onye Nzọpụta gị,+ nakwa na Dike+ nke Jekọb bụ Onye Mgbapụta gị.+ Taịtọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ghara ịdị na-ezu ohi,+ kama ka ha na-egosi ikwesị ntụkwasị obi zuru ezu,+ ka ha wee chọọ ozizi Onye Nzọpụta anyị,+ bụ́ Chineke, mma n’ihe niile. Taịtọs 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, mgbe e mere ka obiọma+ na ịhụnanya nke Onye Nzọpụta anyị,+ bụ́ Chineke, nwere maka mmadụ pụta ìhè,+
16 Ị ga-aṅụ ara nke mba dị iche iche.+ Ị ga-amịkwa ara ndị eze.+ Ị ga-amara na mụ onwe m, Jehova,+ bụ Onye Nzọpụta gị,+ nakwa na Dike+ nke Jekọb bụ Onye Mgbapụta gị.+
10 ghara ịdị na-ezu ohi,+ kama ka ha na-egosi ikwesị ntụkwasị obi zuru ezu,+ ka ha wee chọọ ozizi Onye Nzọpụta anyị,+ bụ́ Chineke, mma n’ihe niile.
4 Otú ọ dị, mgbe e mere ka obiọma+ na ịhụnanya nke Onye Nzọpụta anyị,+ bụ́ Chineke, nwere maka mmadụ pụta ìhè,+