Aịzaya 41:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Atụla egwu, gị idide+ bụ́ Jekọb, unu ndị Izrel.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ Onye Nsọ Izrel.
14 “Atụla egwu, gị idide+ bụ́ Jekọb, unu ndị Izrel.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ Onye Nsọ Izrel.