Job 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ya fọdụzie mmadụ efu, onye bụ́ ikpuru,Nakwa nwa nke mmadụ, onye bụ́ idide!”+ Abụ Ọma 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma abụ m idide,+ abụghị m mmadụ,Onye ndị mmadụ na-akọcha nakwa onye ndị mmadụ na-eleda anya.+