Diuterọnọmi 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ bụghị maka na unu kasị ndị niile nwee ụba mmadụ mere Jehova ji hụ unu n’anya nke ukwuu wee họrọ unu,+ n’ihi na ọ bụ unu kasị nta ná ndị niile.+
7 “Ọ bụghị maka na unu kasị ndị niile nwee ụba mmadụ mere Jehova ji hụ unu n’anya nke ukwuu wee họrọ unu,+ n’ihi na ọ bụ unu kasị nta ná ndị niile.+