Diuterọnọmi 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mkpụrụ obi iri asaa so nna nna gị hà gbadaa Ijipt,+ ma Jehova bụ́ Chineke gị emewo ka ị dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ Abụ Ọma 105:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nke a bụ mgbe ha dị ole na ole,+Ee, ha dị nnọọ ole na ole, bụrụkwa ndị mbịarambịa na ya.+ Aịzaya 51:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lekwasịnụ Ebreham+ nna unu+ anya, lekwasịkwanụ Sera+ bụ́ onye ime mesiri ike o wee mụọ unu anya. N’ihi na ọ bụ otu onye mgbe m kpọrọ ya,+ m wee gọzie ya, meekwa ka ọ mụbaa.+
22 Mkpụrụ obi iri asaa so nna nna gị hà gbadaa Ijipt,+ ma Jehova bụ́ Chineke gị emewo ka ị dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+
2 Lekwasịnụ Ebreham+ nna unu+ anya, lekwasịkwanụ Sera+ bụ́ onye ime mesiri ike o wee mụọ unu anya. N’ihi na ọ bụ otu onye mgbe m kpọrọ ya,+ m wee gọzie ya, meekwa ka ọ mụbaa.+