3 “Ka oge na-aga, m si n’ofe Osimiri+ kpọrọ nna nna unu Ebreham+ wee mee ka o jegharịa n’ala Kenan dum, m mekwara ka mkpụrụ ya dị ọtụtụ.+ M wee nye ya Aịzik.+
11 Ma ana m asị unu na ọtụtụ ndị si n’ebe ọwụwa anyanwụ na n’ebe ọdịda anyanwụ+ ga-abịa soro Ebreham na Aịzik na Jekọb nọdụ na-eri ihe na tebụl n’alaeze+ eluigwe;+
19 Ọ bụ ezie na ọ daghị mbà n’okwukwe, o chere echiche banyere ahụ́ nke ya, nke nwụrụla anwụ,+ ebe ọ gbara ihe dị ka otu narị afọ,+ nakwa akpa nwa Sera nke nwụworo anwụ.+