5 O wee kpọpụta ya n’èzí wee sị: “Biko, lelie anya n’eluigwe gụọ kpakpando ndị a ọnụ, ma ọ bụrụ na i nwere ike ịgụta ha.”+ O wee gaa n’ihu ịsị ya: “Otú a ka mkpụrụ gị ga-adị.”+
18 Ọ bụ ezie na olileanya adịkwaghị, ọ dabeere n’olileanya nwee okwukwe,+ ka o wee ghọọ nna nke ọtụtụ mba+ dị ka ihe e kwuru si dị, nke sịrị: “Otú ahụ ka mkpụrụ gị ga-adị.”+