Joshụa 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “‘Ka oge na-aga, m si n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis kpọrọ nna nna unu Ebreham+ kpọgharịa ya n’ala Kenan niile. M mekwara ka ụmụ* ya dị ọtụtụ.+ Ọ bụ m mere ka ọ mụta Aịzik.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:3 Ụlọ Nche,8/15/2001, p. 14
3 “‘Ka oge na-aga, m si n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis kpọrọ nna nna unu Ebreham+ kpọgharịa ya n’ala Kenan niile. M mekwara ka ụmụ* ya dị ọtụtụ.+ Ọ bụ m mere ka ọ mụta Aịzik.+