Jenesis 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee sị Ebram: “Si n’obodo gị, n’etiti ndị ikwu gị nakwa n’ụlọ nna gị, kwapụ gaa n’obodo m ga-egosi gị;+ Nehemaya 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram+ wee kpọpụta ya n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia+ ma mee ka aha ya bụrụ Ebreham.+ Ọrụ Ndịozi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị: “Ụmụnna m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ. Chineke nke ebube+ pụtara ìhè n’ihu nna nna anyị bụ́ Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+
12 Jehova wee sị Ebram: “Si n’obodo gị, n’etiti ndị ikwu gị nakwa n’ụlọ nna gị, kwapụ gaa n’obodo m ga-egosi gị;+
7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram+ wee kpọpụta ya n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia+ ma mee ka aha ya bụrụ Ebreham.+
2 O wee sị: “Ụmụnna m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ. Chineke nke ebube+ pụtara ìhè n’ihu nna nna anyị bụ́ Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+