Joshụa 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ka oge na-aga, m si n’ofe Osimiri+ kpọrọ nna nna unu Ebreham+ wee mee ka o jegharịa n’ala Kenan dum, m mekwara ka mkpụrụ ya dị ọtụtụ.+ M wee nye ya Aịzik.+ Ọrụ Ndịozi 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee si n’ala ndị Kaldia kwapụ, gaa biri na Heran. Mgbe nna ya nwụsịrị,+ Chineke mere ka o si ebe ahụ o bi kwapụ, bịa biri n’ala a unu bi ugbu a.+
3 “Ka oge na-aga, m si n’ofe Osimiri+ kpọrọ nna nna unu Ebreham+ wee mee ka o jegharịa n’ala Kenan dum, m mekwara ka mkpụrụ ya dị ọtụtụ.+ M wee nye ya Aịzik.+
4 O wee si n’ala ndị Kaldia kwapụ, gaa biri na Heran. Mgbe nna ya nwụsịrị,+ Chineke mere ka o si ebe ahụ o bi kwapụ, bịa biri n’ala a unu bi ugbu a.+