Jenesis 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee sị Ebram: “Si n’obodo gị, n’etiti ndị ikwu gị nakwa n’ụlọ nna gị, kwapụ gaa n’obodo m ga-egosi gị;+ Jenesis 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ebram wee sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị ka ị ga-enye m, ebe ọ bụ na amụtaghị m nwa, onye ga-eketa ụlọ m bụ Elịiza, onye Damaskọs?”+ Nehemaya 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram+ wee kpọpụta ya n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia+ ma mee ka aha ya bụrụ Ebreham.+ Ezikiel 33:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Nwa nke mmadụ, ndị bi n’ebe ndị a a lara n’iyi+ na-ekwu ọbụna banyere ala Izrel, sị, ‘Ebreham bụ naanị otu onye, n’agbanyeghị nke ahụ, o nwetara ala ahụ.+ Anyị dị ọtụtụ; e nyewokwa anyị ala ahụ ka ọ bụrụ ihe anyị ga-enweta.’+
12 Jehova wee sị Ebram: “Si n’obodo gị, n’etiti ndị ikwu gị nakwa n’ụlọ nna gị, kwapụ gaa n’obodo m ga-egosi gị;+
2 Ebram wee sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị ka ị ga-enye m, ebe ọ bụ na amụtaghị m nwa, onye ga-eketa ụlọ m bụ Elịiza, onye Damaskọs?”+
7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram+ wee kpọpụta ya n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia+ ma mee ka aha ya bụrụ Ebreham.+
24 “Nwa nke mmadụ, ndị bi n’ebe ndị a a lara n’iyi+ na-ekwu ọbụna banyere ala Izrel, sị, ‘Ebreham bụ naanị otu onye, n’agbanyeghị nke ahụ, o nwetara ala ahụ.+ Anyị dị ọtụtụ; e nyewokwa anyị ala ahụ ka ọ bụrụ ihe anyị ga-enweta.’+