Joshụa 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee gaa, ha na ndị agha ha niile, bụ́ ndị dị ọtụtụ+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri, tinyere ọtụtụ ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya agha. 1 Ndị Eze 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Juda na Izrel dị ọtụtụ, baa ụba dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ ha na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ ma na-aṅụrị ọṅụ.+
4 Ha wee gaa, ha na ndị agha ha niile, bụ́ ndị dị ọtụtụ+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri, tinyere ọtụtụ ịnyịnya+ na ụgbọ ịnyịnya agha.
20 Juda na Izrel dị ọtụtụ, baa ụba dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ ha na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ ma na-aṅụrị ọṅụ.+