-
Joshụa 11:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ha na ndị agha ha niile, ndị dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri, wee pụta. Ha gbakwa ọtụtụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya ha ji alụ agha.
-