Ekliziastis 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ dịghị ihe dịịrị mmadụ mma karịa iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ, meekwa ka mkpụrụ obi ya hụ ihe ọma n’ihi ịrụsi ọrụ ike ya.+ Mụ onwe m ahụwo nke a, na o si n’aka ezi Chineke.+ Ekliziastis 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gaa jiri ọṅụ rie nri gị, jirikwa obi aṅụrị ṅụọ mmanya gị,+ n’ihi na ezi Chineke nwere obi ụtọ n’ọrụ gị.+
24 Ọ dịghị ihe dịịrị mmadụ mma karịa iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ, meekwa ka mkpụrụ obi ya hụ ihe ọma n’ihi ịrụsi ọrụ ike ya.+ Mụ onwe m ahụwo nke a, na o si n’aka ezi Chineke.+
7 Gaa jiri ọṅụ rie nri gị, jirikwa obi aṅụrị ṅụọ mmanya gị,+ n’ihi na ezi Chineke nwere obi ụtọ n’ọrụ gị.+