Diuterọnọmi 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụbọchị asaa ka ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzi+ mkpụrụ niile ị kụrụ nakwa ihe niile aka gị na-eme, ị ga na-aṅụrịkwa naanị ọṅụ.+ Ọrụ Ndịozi 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 wee sị: ‘Kọnịliọs, a nụwo ekpere gị, e chetawokwa onyinye ebere gị n’ihu Chineke.+ Ọrụ Ndịozi 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 kama ná mba ọ bụla, onye na-atụ egwu ya ma na-eme ezi omume bụ onye ọ na-anabata nke ọma.+ Ọrụ Ndịozi 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ọ bụ ezie na ọ hapụghị onwe ya n’enweghị ihe àmà, ebe o mere ihe ọma,+ na-enye unu mmiri ozuzo+ site n’eluigwe, na oge mkpụrụ ji amị, na-enyekwa unu nri n’ụba, na-emekwa ka unu nwee obi ụtọ.”+
15 Ụbọchị asaa ka ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzi+ mkpụrụ niile ị kụrụ nakwa ihe niile aka gị na-eme, ị ga na-aṅụrịkwa naanị ọṅụ.+
17 ọ bụ ezie na ọ hapụghị onwe ya n’enweghị ihe àmà, ebe o mere ihe ọma,+ na-enye unu mmiri ozuzo+ site n’eluigwe, na oge mkpụrụ ji amị, na-enyekwa unu nri n’ụba, na-emekwa ka unu nwee obi ụtọ.”+