16 Ọ bụrụ na i gee ntị n’iwu Jehova bụ́ Chineke gị, nke m na-enye gị taa, ka ị hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya,+ jee ije n’ụzọ ya ma debe ihe o nyere n’iwu+ na ụkpụrụ ya nakwa mkpebi ikpe ya,+ ị ga-adị ndụ+ ma mụbaa, Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzikwa gị n’ala ahụ ị na-aga inweta.+