Diuterọnọmi 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ nna gị hà nwetara, ị ga-enwetakwa ya; ọ ga-emekwara gị ihe ọma ma mee ka ị mụbaa karịa nna gị hà.+
5 Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ nna gị hà nwetara, ị ga-enwetakwa ya; ọ ga-emekwara gị ihe ọma ma mee ka ị mụbaa karịa nna gị hà.+