Levitikọs 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, debenụ ụkpụrụ m, debekwanụ mkpebi ikpe m, meekwanụ ha. Mgbe ahụ unu ga-ebi n’ala ahụ n’obi iru ala.+ Diuterọnọmi 4:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ndị a bụ ihe àmà+ na ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe+ ndị Mozis gwara ụmụ Izrel mgbe ha si n’Ijipt pụta, Abụ Ọma 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Egwu+ Jehova dị ọcha, ọ na-adịru mgbe ebighị ebi.Mkpebi ikpe+ Jehova bụ eziokwu;+ ha niile ziri ezi.+
18 Ya mere, debenụ ụkpụrụ m, debekwanụ mkpebi ikpe m, meekwanụ ha. Mgbe ahụ unu ga-ebi n’ala ahụ n’obi iru ala.+
9 Egwu+ Jehova dị ọcha, ọ na-adịru mgbe ebighị ebi.Mkpebi ikpe+ Jehova bụ eziokwu;+ ha niile ziri ezi.+