Ọpụpụ 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ndị a bụ mkpebi ikpe ị ga-atọgbọ n’ihu ha:+ Ọnụ Ọgụgụ 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+ Nehemaya 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụkwa n’Ugwu Saịnaị ka ị gbadatara+ wee gwa ha okwu site n’eluigwe+ ma gaa n’ihu inye ha mkpebi ikpe ziri ezi+ na iwu eziokwu,+ ụkpụrụ dị mma+ na ntụziaka.+ Abụ Ọma 119:137 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 137 Jehova, ị bụ onye ezi omume,+Mkpebi ikpe gị zikwara ezi.+
35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+
13 Ọ bụkwa n’Ugwu Saịnaị ka ị gbadatara+ wee gwa ha okwu site n’eluigwe+ ma gaa n’ihu inye ha mkpebi ikpe ziri ezi+ na iwu eziokwu,+ ụkpụrụ dị mma+ na ntụziaka.+