Abụ Ọma 119:137 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 137 Jehova, ị bụ onye ezi omume,+Ihe ndị i kpebiri zikwara ezi.+