Abụ Ọma 119:160 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 160 Okwu gị dum bụ eziokwu,+Mkpebi ikpe gị niile ziri ezi na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Mkpughe 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M wee nụ ka ebe ịchụàjà ahụ na-asị: “Ee, Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ mkpebi ikpe gị bụ eziokwu, bụrụkwa ihe ziri ezi.”+
7 M wee nụ ka ebe ịchụàjà ahụ na-asị: “Ee, Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ mkpebi ikpe gị bụ eziokwu, bụrụkwa ihe ziri ezi.”+