2 Samuel 7:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị bụ ezi Chineke; ka okwu gị bụrụkwa eziokwu,+ ebe i kwere ohu gị nkwa ihe ọma a.+ 1 Ndị Eze 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nwaanyị ahụ wee sị Ịlaịja: “Ugbu a ka m maara na ị bụ onye nke Chineke+ nakwa na okwu Jehova nke dị n’ọnụ gị bụ eziokwu.”+ Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala. Abụ Ọma 119:140 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 140 Okwu gị bụ ihe a nụchara nke ọma,+Ohu gị hụkwara ya n’anya.+ Ilu 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Okwu niile Chineke kwuru bụ nke a nụchara anụcha.+ Ya onwe ya bụụrụ ndị na-agbaba n’ime ya ọta.+ Jọn 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jiri eziokwu doo ha nsọ;+ okwu gị+ bụ eziokwu.+
28 Ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị bụ ezi Chineke; ka okwu gị bụrụkwa eziokwu,+ ebe i kwere ohu gị nkwa ihe ọma a.+
24 Nwaanyị ahụ wee sị Ịlaịja: “Ugbu a ka m maara na ị bụ onye nke Chineke+ nakwa na okwu Jehova nke dị n’ọnụ gị bụ eziokwu.”+
6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala.