Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Okwu Jehova enweghị ntụpọ.+ Ha dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ekwú e ji ụrọ kpụọ.
6 Okwu Jehova enweghị ntụpọ.+ Ha dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ekwú e ji ụrọ kpụọ.