2 Samuel 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụ ọta nye ndị niile na-agbaba n’ime ya.+ Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala. Abụ Ọma 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+ Abụ Ọma 119:140 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 140 Okwu gị bụ ihe a nụchara nke ọma,+Ohu gị hụkwara ya n’anya.+
31 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụ ọta nye ndị niile na-agbaba n’ime ya.+
6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala.
30 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+