Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala. Abụ Ọma 119:140 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 140 Okwu gị bụ ihe a nụchara nke ọma,+Ohu gị hụkwara ya n’anya.+ Ilu 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Okwu niile Chineke kwuru bụ nke a nụchara anụcha.+ Ya onwe ya bụụrụ ndị na-agbaba n’ime ya ọta.+
6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala.