2 Samuel 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M ga-agbaba n’ime ya,Ọta+ m na mpi+ nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike,+Na ebe mgbaba m,+ Onye Nzọpụta m;+ ị na-azọpụta m n’ihe ike.+ Abụ Ọma 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+ Abụ Ọma 35:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Buru obere ọta na ọta ukwu,+Biliekwa nyere m aka,+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M ga-agbaba n’ime ya,Ọta+ m na mpi+ nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike,+Na ebe mgbaba m,+ Onye Nzọpụta m;+ ị na-azọpụta m n’ihe ike.+
30 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+
2 Buru obere ọta na ọta ukwu,+Biliekwa nyere m aka,+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.