19 Jehova, ike m na ebe m e wusiri ike na ebe mgbaba m n’oge ahụhụ,+ ọ bụ gị ka mba dị iche iche ga-abịakwute site na nsọtụ niile nke ụwa,+ ha ga-asịkwa: “N’ezie, ihe nna nna anyị hà ketara bụ okwu ụgha+ na ihe efu na ihe ndị na-enweghị uru ha bara.”+