Abụ Ọma 89:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 89 M ga-abụ abụ banyere obiọma* Jehova ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+M ga-eji ọnụ m mee ka a mara ikwesị ntụkwasị obi gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Abụ Ọma 101:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 101 M ga-abụ abụ banyere obiọma nakwa ikpe ziri ezi.+Jehova, m ga-abụku gị abụ olu ụtọ.+ Ndị Efesọs 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ka e wee too+ ya n’ihi obiọma ya na-erughịrị mmadụ+ nke dị ebube bụ́ nke o ji obiọma meere anyị site n’aka onye ọ hụrụ n’anya.+
89 M ga-abụ abụ banyere obiọma* Jehova ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+M ga-eji ọnụ m mee ka a mara ikwesị ntụkwasị obi gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
6 ka e wee too+ ya n’ihi obiọma ya na-erughịrị mmadụ+ nke dị ebube bụ́ nke o ji obiọma meere anyị site n’aka onye ọ hụrụ n’anya.+