Abụ Ọma 89:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 89 M ga-abụ abụ banyere obiọma* Jehova ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+M ga-eji ọnụ m mee ka a mara ikwesị ntụkwasị obi gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Mkpughe 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na ikpe ya bụ eziokwu, bụrụkwa ihe ziri ezi.+ N’ihi na o mezuwo ihe e kpere n’ikpe n’isi oké nwaanyị akwụna ahụ, bụ́ onye ji ịkwa iko ya merụọ ụwa, ọ bọwokwa ọbọ ọbara ndị ohu ya n’ahụ́ nwaanyị ahụ.”+
89 M ga-abụ abụ banyere obiọma* Jehova ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+M ga-eji ọnụ m mee ka a mara ikwesị ntụkwasị obi gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
2 n’ihi na ikpe ya bụ eziokwu, bụrụkwa ihe ziri ezi.+ N’ihi na o mezuwo ihe e kpere n’ikpe n’isi oké nwaanyị akwụna ahụ, bụ́ onye ji ịkwa iko ya merụọ ụwa, ọ bọwokwa ọbọ ọbara ndị ohu ya n’ahụ́ nwaanyị ahụ.”+